Abụ Ọma 113:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ka aha Jehova bụrụ ihe a gọziri agọzi+Malite ugbu a gaa n’ihu, ruo mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ọma 115:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma anyị onwe anyị ga-agọzi Jaa+Malite ugbu a gaa n’ihu, ruo mgbe ebighị ebi.+Toonụ Jaa!+