Abụ Ọma 102:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ihe banyere nkume ya na-eme ndị ohu gị obi ụtọ,+Ha nwekwara mmasị n’ájá ya.+ Abụ Ọma 137:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụrụ na mụ echefuo gị, Jeruselem,+Ka aka nri m chefuo nkà ya.