1 Ndị Eze 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụ mgbe ahụ ka Sọlọmọn wuuru Kimọsh+ ebe dị elu,+ bụ́ ihe arụ+ nke Moab, n’ugwu+ dị n’ihu+ Jeruselem, wuokwara Molek bụ́ ihe arụ nke ụmụ Amọn. Ọrụ Ndịozi 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha wee si n’ugwu a na-akpọ Ugwu Oliv, nke dị nso na Jeruselem, laghachi+ na Jeruselem, nke bụ́ njem na-ewe otu ụbọchị izu ike site n’ebe ahụ.+
7 Ọ bụ mgbe ahụ ka Sọlọmọn wuuru Kimọsh+ ebe dị elu,+ bụ́ ihe arụ+ nke Moab, n’ugwu+ dị n’ihu+ Jeruselem, wuokwara Molek bụ́ ihe arụ nke ụmụ Amọn.
12 Ha wee si n’ugwu a na-akpọ Ugwu Oliv, nke dị nso na Jeruselem, laghachi+ na Jeruselem, nke bụ́ njem na-ewe otu ụbọchị izu ike site n’ebe ahụ.+