Jenesis 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọsụsọ ga-agba gị n’ihu tupu gị erie ihe oriri ruo mgbe ị laghachiri n’ala, n’ihi na e si na ya wepụta gị.+ N’ihi na ájá ka ị bụ, ọ bụkwa n’ájá ka ị ga-alaghachi.”+ Diuterọnọmi 28:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ihe a gọziri agọzi ka mkpụrụ nke afọ+ gị ga-abụ, tinyere ihe ala gị ga-emepụta na ụmụ anụ ụlọ gị,+ ya bụ, ụmụ ehi gị nakwa ụmụ ewu na atụrụ gị.+ Aịzaya 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Kwuonụ na ihe ga-agaziri onye ezi omume,+ n’ihi na ha ga-enweta ihe si n’omume ha pụta.+
19 Ọsụsọ ga-agba gị n’ihu tupu gị erie ihe oriri ruo mgbe ị laghachiri n’ala, n’ihi na e si na ya wepụta gị.+ N’ihi na ájá ka ị bụ, ọ bụkwa n’ájá ka ị ga-alaghachi.”+
4 “Ihe a gọziri agọzi ka mkpụrụ nke afọ+ gị ga-abụ, tinyere ihe ala gị ga-emepụta na ụmụ anụ ụlọ gị,+ ya bụ, ụmụ ehi gị nakwa ụmụ ewu na atụrụ gị.+