Rut 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma, lee! Boaz si na Betlehem bịa wee gwa ndị ahụ na-ewe ihe ubi, sị: “Ka Jehova nọnyere unu.”+ Ha wee zaa ya, sị: “Ka Jehova gọzie gị.”+
4 Ma, lee! Boaz si na Betlehem bịa wee gwa ndị ahụ na-ewe ihe ubi, sị: “Ka Jehova nọnyere unu.”+ Ha wee zaa ya, sị: “Ka Jehova gọzie gị.”+