Abụ Ọma 115:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma anyị onwe anyị ga-agọzi Jaa+Malite ugbu a gaa n’ihu, ruo mgbe ebighị ebi.+Toonụ Jaa!+ Aịzaya 26:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Tụkwasịnụ Jehova obi+ mgbe niile, n’ihi na Jaa Jehova bụ Oké Nkume+ mgbe ebighị ebi.