Abụ Ọma 78:70 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 70 O wee họrọ ohu ya bụ́ Devid,+O wee si n’ogige anụ ụlọ kpọrọ ya.+ Abụ Ọma 89:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Mụ na onye m họọrọ agbawo ndụ;+Aṅụworo m ohu m Devid iyi, sị,+