Abụ Ọma 56:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Chineke, ọ dị nkwa m kwere gị bụ́ ndị m ka ga-emezu.+M ga-achụrụ gị àjà ekele.+ Abụ Ọma 65:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 65 Chineke, ọ bụ gị nwe otuto na ịgba nkịtị n’ime Zayọn;+A ga-emezukwa nkwa e kwere gị.+