1 Ndị Eze 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee dịrị Devid nna m n’obi iwuru aha Jehova bụ́ Chineke Izrel ụlọ.+