Abụ Ọma 43:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Zipụ ìhè gị nakwa eziokwu gị.+Ka ha na-edu m.+Ka ha duru m rute n’ugwu nsọ gị nakwa n’ụlọikwuu gị dị ebube.+ Abụ Ọma 84:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 84 Jehova nke ụsụụ ndị agha,+Lee ka m si hụ ụlọikwuu gị dị ebube n’anya!+
3 Zipụ ìhè gị nakwa eziokwu gị.+Ka ha na-edu m.+Ka ha duru m rute n’ugwu nsọ gị nakwa n’ụlọikwuu gị dị ebube.+