Jeremaya 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ ga-erukwa na unu ga-adị ọtụtụ wee mụọ ọmụmụ n’ala unu n’oge ahụ,” ka Jehova kwuru.+ “Ha agakwaghị asị, ‘Igbe ọgbụgba ndụ Jehova!’+ ọ gaghị abatakwa ha n’obi, ha agaghịkwa echeta ya,+ ọ gaghịkwa agụ ha agụụ, a gaghịkwa arụ ya ọzọ.
16 Ọ ga-erukwa na unu ga-adị ọtụtụ wee mụọ ọmụmụ n’ala unu n’oge ahụ,” ka Jehova kwuru.+ “Ha agakwaghị asị, ‘Igbe ọgbụgba ndụ Jehova!’+ ọ gaghị abatakwa ha n’obi, ha agaghịkwa echeta ya,+ ọ gaghịkwa agụ ha agụụ, a gaghịkwa arụ ya ọzọ.