Levitikọs 25:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 mgbe ahụ, m ga-enye ngọzi m iwu ka ọ bịakwasị unu n’afọ nke isii, ala unu ga-amịkwa mkpụrụ ga-ezu afọ atọ.+ Diuterọnọmi 28:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova ga-ahụ na ya gọziri ụlọ nkwakọba ihe+ gị nakwa ihe ọ bụla ị na-eme,+ ọ ga-agọzikwa gị n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị.
21 mgbe ahụ, m ga-enye ngọzi m iwu ka ọ bịakwasị unu n’afọ nke isii, ala unu ga-amịkwa mkpụrụ ga-ezu afọ atọ.+
8 Jehova ga-ahụ na ya gọziri ụlọ nkwakọba ihe+ gị nakwa ihe ọ bụla ị na-eme,+ ọ ga-agọzikwa gị n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị.