Aịzaya 45:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Mkpụrụ niile+ nke Izrel ga-abụ ndị ziri ezi+ n’ime Jehova, ọ bụkwa n’ime ya ka ha ga na-anya isi.’”+ Jọn 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ya mere, Okwu ahụ ghọrọ anụ ahụ́+ ma bie n’etiti anyị. Anyị hụkwara ebube ya, bụ́ ụdị ebube nke ọkpara a mụrụ naanị ya+ na-enweta n’aka nna ya; o jupụtakwara n’obiọma na-erughịrị mmadụ na eziokwu.+
25 Mkpụrụ niile+ nke Izrel ga-abụ ndị ziri ezi+ n’ime Jehova, ọ bụkwa n’ime ya ka ha ga na-anya isi.’”+
14 Ya mere, Okwu ahụ ghọrọ anụ ahụ́+ ma bie n’etiti anyị. Anyị hụkwara ebube ya, bụ́ ụdị ebube nke ọkpara a mụrụ naanị ya+ na-enweta n’aka nna ya; o jupụtakwara n’obiọma na-erughịrị mmadụ na eziokwu.+