Abụ Ọma 106:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 106 Toonụ Jaa!+Keleenụ Jehova, n’ihi na ọ dị mma;+N’ihi na obiọma* ya na-adịru mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ọma 107:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 107 Keleenụ Jehova, n’ihi na ọ dị mma;+N’ihi na obiọma* ya na-adịru mgbe ebighị ebi.+ Luk 18:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Jizọs sịrị ya: “Gịnị mere i ji akpọ m ezi onye? Ọ dịghị onye bụ́ ezi onye, ma e wezụga otu onye, ya bụ, Chineke.+
19 Jizọs sịrị ya: “Gịnị mere i ji akpọ m ezi onye? Ọ dịghị onye bụ́ ezi onye, ma e wezụga otu onye, ya bụ, Chineke.+