1 Ihe E Mere 16:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Keleenụ Jehova, n’ihi na ọ dị mma,+N’ihi na obiọma* ya na-adịru mgbe ebighị ebi.+