Jenesis 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 nakwa ka ha na-achị ehihie na abalị nakwa ka ha na-akpa ókè n’agbata ìhè na ọchịchịrị.+ Chineke wee hụ na ọ dị mma.+ Job 31:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ bụrụ na m na-ahụbu ìhè ma o nwuo,Ma ọ bụ ọnwa dị ebube mgbe ọ na-aga,+ Abụ Ọma 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe m hụrụ eluigwe gị, bụ́ ihe mkpịsị aka gị rụrụ,+Ọnwa na kpakpando ndị i kere,+ Akwukwo Igbo (1984-2025) Pụọ Banye Igbo Ziga ya Ịgbanwe Ihe Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị JW.ORG Banye Ziga ya Ziga ya na iimel
18 nakwa ka ha na-achị ehihie na abalị nakwa ka ha na-akpa ókè n’agbata ìhè na ọchịchịrị.+ Chineke wee hụ na ọ dị mma.+
26 Ọ bụrụ na m na-ahụbu ìhè ma o nwuo,Ma ọ bụ ọnwa dị ebube mgbe ọ na-aga,+ Abụ Ọma 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe m hụrụ eluigwe gị, bụ́ ihe mkpịsị aka gị rụrụ,+Ọnwa na kpakpando ndị i kere,+