Abụ Ọma 118:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Keleenụ Jehova, n’ihi na ọ dị mma;+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi.+