Abụ Ọma 33:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jirinụ ụbọ akwara nye Jehova ekele;+Jirinụ ụbọ nwere akwara iri+ bụkuo ya abụ olu ụtọ. Aịzaya 24:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Aṅụrị a na-enweta n’ịkụ obere ịgbà akwụsịwo. Mkpọtụ nke ndị obi na-atọ ụtọ nke ukwuu akwụsịwo, aṅụrị a na-enweta n’ịkpọ ụbọ akwara akwụsịwokwa.+
8 Aṅụrị a na-enweta n’ịkụ obere ịgbà akwụsịwo. Mkpọtụ nke ndị obi na-atọ ụtọ nke ukwuu akwụsịwo, aṅụrị a na-enweta n’ịkpọ ụbọ akwara akwụsịwokwa.+