Obedaya 13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 I kwesịghị ịbata n’ọnụ ụzọ ámá nke ndị m n’ụbọchị ọdachi+ dakwasịrị ha. Gị onwe gị ekwesịghị ịnọ na-ekiri nhụjuanya ya n’ụbọchị ọdachi dakwasịrị ya; i kwesịghịkwa isetịpụ aka metụ akụ̀ ya n’ụbọchị ọdachi+ dakwasịrị ya.
13 I kwesịghị ịbata n’ọnụ ụzọ ámá nke ndị m n’ụbọchị ọdachi+ dakwasịrị ha. Gị onwe gị ekwesịghị ịnọ na-ekiri nhụjuanya ya n’ụbọchị ọdachi dakwasịrị ya; i kwesịghịkwa isetịpụ aka metụ akụ̀ ya n’ụbọchị ọdachi+ dakwasịrị ya.