Abụ Ọma 56:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 M ga-adabere na Chineke+ wee too okwu ya;M ga-adabere na Jehova wee too okwu ya.+ Aịzaya 42:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ tọrọ Jehova ụtọ, n’ihi ezi omume nke onwe ya,+ ibuli iwu ya elu+ na ime ka ọ dị ebube. Ndị Hibru 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ụzọ dị otú a, mgbe Chineke zubere ime ka o dokwuo ndị nketa+ nke nkwa ahụ anya na mkpebi ya adịghị agbanwe agbanwe,+ o ji ịṅụ iyi mesie ya ike,
17 N’ụzọ dị otú a, mgbe Chineke zubere ime ka o dokwuo ndị nketa+ nke nkwa ahụ anya na mkpebi ya adịghị agbanwe agbanwe,+ o ji ịṅụ iyi mesie ya ike,