2 Samuel 22:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Nakwa Onye na-akpọpụta m n’aka ndị iro m.+Ị ga-ebulikwa m elu ka m karịa ndị na-ebili imegide m;+Ị ga-anapụta m n’aka onye na-eme ihe ike.+ Abụ Ọma 140:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 140 Jehova, biko, napụta m n’aka ndị ọjọọ;+Chebe m ka m ghara ịdaba n’aka onye na-eme ihe ike,+
49 Nakwa Onye na-akpọpụta m n’aka ndị iro m.+Ị ga-ebulikwa m elu ka m karịa ndị na-ebili imegide m;+Ị ga-anapụta m n’aka onye na-eme ihe ike.+