Jeremaya 23:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “Ka ọ̀ dị onye pụrụ izo n’ebe nzuzo, mụ onwe m ewee ghara ịhụ ya?”+ ka Jehova kwuru. “Ọ̀ bụ na mụ onwe m ejupụtaghị eluigwe na ụwa?”+ ka Jehova kwuru. Jona 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jona wee bilie gbapụ n’ihu Jehova+ gawa Tashish;+ e mesịa, o rutere Jọpa+ ma hụ otu ụgbọ mmiri na-aga Tashish. O wee kwụọ ụgwọ ụgbọ ahụ ma banye n’ime ya ka o soro ha gaa Tashish, wee gbapụ n’ihu Jehova.
24 “Ka ọ̀ dị onye pụrụ izo n’ebe nzuzo, mụ onwe m ewee ghara ịhụ ya?”+ ka Jehova kwuru. “Ọ̀ bụ na mụ onwe m ejupụtaghị eluigwe na ụwa?”+ ka Jehova kwuru.
3 Jona wee bilie gbapụ n’ihu Jehova+ gawa Tashish;+ e mesịa, o rutere Jọpa+ ma hụ otu ụgbọ mmiri na-aga Tashish. O wee kwụọ ụgwọ ụgbọ ahụ ma banye n’ime ya ka o soro ha gaa Tashish, wee gbapụ n’ihu Jehova.