Job 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 I wee yiwe m akpụkpọ ahụ́ na anụ ahụ́ dị ka uwe,Jirikwa ọkpụkpụ na akwara jikọta m.+ Ekliziastis 11:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Dị nnọọ ka ị na-amaghị otú mmụọ si arụ ọrụ n’ọkpụkpụ dị n’afọ nwaanyị dị ime,+ n’otu aka ahụ ka ị na-amaghị ọrụ ezi Chineke, bụ́ onye na-eme ihe niile.+
5 Dị nnọọ ka ị na-amaghị otú mmụọ si arụ ọrụ n’ọkpụkpụ dị n’afọ nwaanyị dị ime,+ n’otu aka ahụ ka ị na-amaghị ọrụ ezi Chineke, bụ́ onye na-eme ihe niile.+