Abụ Ọma 119:110 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 110 Ndị ajọ omume esiworo m ọnyà,+Ma esighị m n’iwu gị kpafuo.+ Abụ Ọma 141:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Chebe m ka m ghara ịdaba n’ọnyà ha siiri m,+Ka m gharakwa ịdaba n’ọnyà ndị na-eme ihe ọjọọ siri.+