Abụ Ọma 31:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma mụ onwe m—ọ bụ gị, Jehova, ka m tụkwasịrị obi.+Asịwo m: “Ị bụ Chineke m.”+ Abụ Ọma 91:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M ga-asị Jehova: “Ị bụ ebe mgbaba m na ebe m e wusiri ike,+Chineke m, onye m ga-atụkwasị obi.”+ Jọn 20:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jizọs sịrị ya: “Kwụsị ịrapara m n’ahụ́. N’ihi na arịgobeghị m gakwuru Nna m. Ma gakwuru ụmụnna m,+ sị ha, ‘Ana m arịgokwuru Nna m+ na Nna unu nakwa Chineke m+ na Chineke unu.’”+
17 Jizọs sịrị ya: “Kwụsị ịrapara m n’ahụ́. N’ihi na arịgobeghị m gakwuru Nna m. Ma gakwuru ụmụnna m,+ sị ha, ‘Ana m arịgokwuru Nna m+ na Nna unu nakwa Chineke m+ na Chineke unu.’”+