Abụ Ọma 39:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova, biko, nụrụ ekpere m, Ṅaakwa ntị ná mkpu enyemaka m na-eti.+Agbachila anya mmiri m nkịtị.+N’ihi na abụ m onye mbịarambịa n’ebe ị nọ,+Abụ m onye ọbịa dị ka nna nna m hà niile bụ.+ 1 Pita 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na anya+ Jehova na-elekwasị ndị ezi omume, ntị ya dịkwa n’arịrịọ ha na-arịọsi ike;+ ma ihu Jehova na-emegide ndị na-eme ihe ọjọọ.”+
12 Jehova, biko, nụrụ ekpere m, Ṅaakwa ntị ná mkpu enyemaka m na-eti.+Agbachila anya mmiri m nkịtị.+N’ihi na abụ m onye mbịarambịa n’ebe ị nọ,+Abụ m onye ọbịa dị ka nna nna m hà niile bụ.+
12 N’ihi na anya+ Jehova na-elekwasị ndị ezi omume, ntị ya dịkwa n’arịrịọ ha na-arịọsi ike;+ ma ihu Jehova na-emegide ndị na-eme ihe ọjọọ.”+