Daniel 11:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Ma obi ndị eze abụọ a ga-adị n’ime ihe ọjọọ, ha ga-anọ n’otu tebụl+ na-agha ụgha.+ Ma ọ dịghị ihe ga-enwe isi,+ n’ihi na ọgwụgwụ ga-abịa n’oge a kara aka.+
27 “Ma obi ndị eze abụọ a ga-adị n’ime ihe ọjọọ, ha ga-anọ n’otu tebụl+ na-agha ụgha.+ Ma ọ dịghị ihe ga-enwe isi,+ n’ihi na ọgwụgwụ ga-abịa n’oge a kara aka.+