Abụ Ọma 107:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ha wee malite ịkpọku Jehova maka enyemaka mgbe ha na-ata ahụhụ;+Ọ zọpụtara ha n’ihe isi ike ha nọ na ya dị ka ọ na-eme.+
19 Ha wee malite ịkpọku Jehova maka enyemaka mgbe ha na-ata ahụhụ;+Ọ zọpụtara ha n’ihe isi ike ha nọ na ya dị ka ọ na-eme.+