Abụ Ọma 25:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Jehova, ọ bụ gị ka m na-enye mkpụrụ obi m.+ Abụ Ọma 86:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mee ka mkpụrụ obi ohu gị ṅụrịa ọṅụ,+N’ihi na ọ bụ gị, Jehova, ka m na-enye mkpụrụ obi m.+