Abụ Ọma 113:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ka aha Jehova bụrụ ihe a gọziri agọzi+Malite ugbu a gaa n’ihu, ruo mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ọma 146:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M ga-eto Jehova ụbọchị ndụ m niile.+M ga-abụku Chineke m abụ olu ụtọ ruo oge niile m dị ndụ.+