Abụ Ọma 145:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova na-akwado ndị niile na-ada ada,+Ọ na-ekulitekwa ndị niile huuru ehuru.+ Abụ Ọma 147:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova na-enyere ndị dị umeala n’obi aka;+Ọ na-ewedaru ndị ajọ omume ala.+ Luk 13:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee bikwasị ya aka; o wee gbatịa n’otu ntabi anya,+ wee malite inye Chineke otuto. 2 Ndị Kọrịnt 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Otú o sina dị, Chineke, bụ́ onye na-akasi+ ndị e wedara n’ala obi, kasiri anyị obi site n’ọnụnọ Taịtọs nọ ya;
6 Otú o sina dị, Chineke, bụ́ onye na-akasi+ ndị e wedara n’ala obi, kasiri anyị obi site n’ọnụnọ Taịtọs nọ ya;