Abụ Ọma 145:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jehova, ọrụ gị niile ga-eto gị,+Ndị na-eguzosi ike n’ebe ị nọ ga-agọzikwa gị.+ Abụ Ọma 149:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Iji mezuo mkpebi ikpe e dere ede n’isi ha.+Ịma mma dị otú ahụ bụ nke ndị niile na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ.+Toonụ Jaa!+
9 Iji mezuo mkpebi ikpe e dere ede n’isi ha.+Ịma mma dị otú ahụ bụ nke ndị niile na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ.+Toonụ Jaa!+