2 Ihe E Mere 20:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha wee biri na ya, ha wee wuoro gị ebe nsọ n’ime ya maka aha gị,+ wee sị,