Abụ Ọma 89:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 M ga-eme ka mkpụrụ ya nọruo mgbe ebighị ebi,+Meekwa ka ocheeze ya dịgide dị ka ụbọchị niile nke eluigwe.+ Abụ Ọma 91:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 M ga-eji ogologo ndụ mee ka afọ ju ya,+M ga-emekwa ka ọ hụ nzọpụta m.+
29 M ga-eme ka mkpụrụ ya nọruo mgbe ebighị ebi,+Meekwa ka ocheeze ya dịgide dị ka ụbọchị niile nke eluigwe.+