Abụ Ọma 31:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Aghọwo m onye a na-akọcha+ n’anya ndị niile na-ebuso m iro,+Otú ahụkwa ka m dị n’anya ndị agbata obi m,+Abụkwa m onye ndị mụ na ha ma na-atụ ụjọ.+Mgbe ha hụrụ m n’èzí, ha na-agbara m ọsọ.+ Aịzaya 53:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị mmadụ ledara ya anya, zerekwa ya,+ ọ bụ onye nwere ihe mgbu, onye makwaara ihe bụ́ ọrịa.+ Ọ bụkwa onye anyị wepụrụ ihu anyị n’ebe ọ nọ.+ E ledara ya anya, ọ dịghịkwa ihe anyị ji ya kpọrọ.+ Jọn 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ya mere, o juru ndị Juu anya, ha wee na-asị: “Olee otú nwoke a si mara akwụkwọ,+ ebe ọ na-agụghị akwụkwọ n’ụlọ akwụkwọ?”+
11 Aghọwo m onye a na-akọcha+ n’anya ndị niile na-ebuso m iro,+Otú ahụkwa ka m dị n’anya ndị agbata obi m,+Abụkwa m onye ndị mụ na ha ma na-atụ ụjọ.+Mgbe ha hụrụ m n’èzí, ha na-agbara m ọsọ.+
3 Ndị mmadụ ledara ya anya, zerekwa ya,+ ọ bụ onye nwere ihe mgbu, onye makwaara ihe bụ́ ọrịa.+ Ọ bụkwa onye anyị wepụrụ ihu anyị n’ebe ọ nọ.+ E ledara ya anya, ọ dịghịkwa ihe anyị ji ya kpọrọ.+
15 Ya mere, o juru ndị Juu anya, ha wee na-asị: “Olee otú nwoke a si mara akwụkwọ,+ ebe ọ na-agụghị akwụkwọ n’ụlọ akwụkwọ?”+