Joshụa 7:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị E-aị wee gbuo ihe dị ka mmadụ iri atọ na isii n’ime ha, ha wee si n’ihu ọnụ ụzọ ámá chụrụ+ ha ruo Shebarim ma na-egbu ha ná mkpọda ugwu obodo ahụ. N’ihi ya, obi malitere ịlọ ndị Izrel mmiri.+
5 Ndị E-aị wee gbuo ihe dị ka mmadụ iri atọ na isii n’ime ha, ha wee si n’ihu ọnụ ụzọ ámá chụrụ+ ha ruo Shebarim ma na-egbu ha ná mkpọda ugwu obodo ahụ. N’ihi ya, obi malitere ịlọ ndị Izrel mmiri.+