Abụ Ọma 17:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Biko, Jehova, bilie; zute ya ihu na ihu;+Mee ka o huru ehuru; jiri mma agha gị meere mkpụrụ obi m ụzọ ọ ga-esi gbapụ n’aka onye ajọ omume,+ Abụ Ọma 37:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na a ga-agbaji ogwe aka ndị ajọ omume,+Ma Jehova ga na-akwado ndị ezi omume.+
13 Biko, Jehova, bilie; zute ya ihu na ihu;+Mee ka o huru ehuru; jiri mma agha gị meere mkpụrụ obi m ụzọ ọ ga-esi gbapụ n’aka onye ajọ omume,+ Abụ Ọma 37:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na a ga-agbaji ogwe aka ndị ajọ omume,+Ma Jehova ga na-akwado ndị ezi omume.+