Abụ Ọma 89:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Eluigwe bụ nke gị,+ ụwa bụkwa nke gị;+Elu ala na ihe jupụtara ya+—ọ bụ gị tọrọ ntọala ha.+ Abụ Ọma 98:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ka oké osimiri bigbọọ, ya na ihe jupụtara n’ime ya,+Ma elu ala ma ndị bi n’ime ya.+