Jenesis 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Chineke wee sị: “Ka e mee ka mmiri ahụ nke dị n’okpuru eluigwe sọkọta ọnụ n’otu ebe, ka ala akọrọ pụtakwa.”+ O wee dị otú ahụ. Abụ Ọma 136:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Keleenụ Onye setịrị ụwa n’elu mmiri:+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+
9 Chineke wee sị: “Ka e mee ka mmiri ahụ nke dị n’okpuru eluigwe sọkọta ọnụ n’otu ebe, ka ala akọrọ pụtakwa.”+ O wee dị otú ahụ.