Abụ Ọma 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Eze m+ na Chineke m, biko, ṅaa ntị ná mkpu enyemaka m na-eti,+n’ihi na ọ bụ gị ka m na-ekpeku ekpere.+ Abụ Ọma 119:58 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 58 Ejiriwo m obi m dum mee ka obi gị jụrụ.+Meere m amara dị ka i kwuru.+
2 Eze m+ na Chineke m, biko, ṅaa ntị ná mkpu enyemaka m na-eti,+n’ihi na ọ bụ gị ka m na-ekpeku ekpere.+