Abụ Ọma 28:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Zọpụta ndị gị, gọziekwa ihe nketa gị;+Zụọ ha dị ka atụrụ ma kuru ha ruo mgbe ebighị ebi.+ Aịzaya 40:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ na-eme ka onye ike gwụrụ nwee ike;+ ọ na-emekwa ka onye na-enweghị ike+ nwee ume nke ukwuu.