Abụ Ọma 28:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Jehova, ọ bụ gị ka m na-akpọku.+Oké Nkume m, ajụla ịṅa m ntị,+Ka i wee ghara ịgbachi m nkịtị,+Ka m wee ghara ịdị ka ndị na-agbada n’olulu.+
28 Jehova, ọ bụ gị ka m na-akpọku.+Oké Nkume m, ajụla ịṅa m ntị,+Ka i wee ghara ịgbachi m nkịtị,+Ka m wee ghara ịdị ka ndị na-agbada n’olulu.+