Abụ Ọma 71:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ghọọrọ m oké nkume siri ike ebe m ga na-agbaba mgbe niile.+Biko, nye iwu ka a zọpụta m,+N’ihi na ị bụ nkume m dị elu nakwa ebe m e wusiri ike.+
3 Ghọọrọ m oké nkume siri ike ebe m ga na-agbaba mgbe niile.+Biko, nye iwu ka a zọpụta m,+N’ihi na ị bụ nkume m dị elu nakwa ebe m e wusiri ike.+