Abụ Ọma 32:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe m gbara nkịtị, ike gwụrụ ọkpụkpụ m n’ihi ude m na-asụ ogologo ụbọchị dum.+ Abụ Ọma 102:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ụbọchị ndụ m agwụwo dị ka anwụrụ ọkụ si ekusasị,+Ọkpụkpụ m dịkwa ọkụ dị nnọọ ka ekwú ọkụ.+
3 N’ihi na ụbọchị ndụ m agwụwo dị ka anwụrụ ọkụ si ekusasị,+Ọkpụkpụ m dịkwa ọkụ dị nnọọ ka ekwú ọkụ.+