3 Ọ bụ okwukwe ka anyị ji ghọta na e doro usoro ihe dị iche iche+ n’usoro site n’okwu Chineke,+ nke mere na ihe a na-ahụ anya si n’ihe na-apụtaghị ìhè.+
5 N’ihi na, dị ka ha si chọọ, ha na-echezọ eziokwu a, na e nwere eluigwe+ nke dị site n’oge ochie na ala kpụkọrọ ọnụ nke si na mmiri pụta+ ma guzoro n’etiti mmiri+ site n’okwu Chineke;