-
Job 38:8Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
8 Ọ̀ bụkwa onye ji ibo ụzọ gbochie oké osimiri,+
Bụ́ nke malitere ịsọpụta dị ka à ga-asị na o si n’akpa nwa pụta n’ike;
-
Jeremaya 5:22Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
22 ‘Ọ̀ bụ na unu adịghị atụ egwu m,’+ ka Jehova kwuru, ‘ka ọ̀ bụ na unu adịghị enwe oké ihe mgbu n’ihi m,+ bụ́ onye ji ájá kpaara oké osimiri ókè, bụ́ ụkpụrụ na-adịru mgbe ebighị ebi, nke ọ na-apụghị ịgabiga? Ọ bụ ezie na ebili mmiri ya na-amali elu, ọ pụghị ịgabiga ya; ọ bụ ezie na ọ na-eme mkpọtụ, ọ pụghị ịgabiga ya.+
-
-
-