Ilu 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Gị onye umengwụ, ị̀ ga-edinara ala ruo ole mgbe?+ Olee mgbe ị ga-esi n’ụra gị bilie?+ Ilu 20:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ahụla ụra n’anya, ka i wee ghara ịda ogbenye.+ Meghee anya gị; rijuo nri afọ.+ Ilu 24:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ihitụ ụra, irotụ ụra, ịkụkụkọta aka nke nta wee dinara ala,+