Ilu 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Gị onye umengwụ, ị̀ ga-edinara ala ruo ole mgbe?+ Olee mgbe ị ga-esi n’ụra gị bilie?+ Ilu 15:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ụzọ onye umengwụ dị ka ogige e ji osisi ogwu gbaa,+ ma ụzọ ndị ziri ezi bụ ụzọ a wụrụ ájá.+