Ilu 10:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’egbugbere ọnụ onye nwere nghọta ka a na-achọta amamihe,+ ma ụtarị bụ maka azụ onye na-enweghị uche.+ Ilu 15:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye ọ bụla nke dị nzuzu na-elelị ịdọ aka ná ntị nna ya,+ ma onye ọ bụla nke ji ịba mba kpọrọ ihe maara ihe.+
13 N’egbugbere ọnụ onye nwere nghọta ka a na-achọta amamihe,+ ma ụtarị bụ maka azụ onye na-enweghị uche.+
5 Onye ọ bụla nke dị nzuzu na-elelị ịdọ aka ná ntị nna ya,+ ma onye ọ bụla nke ji ịba mba kpọrọ ihe maara ihe.+