Jenesis 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ bụ ya mere nwoke ga-eji hapụ nna ya na nne ya+ wee rapara n’ahụ́ nwunye ya, ha ga-aghọkwa otu anụ ahụ́.+ Ilu 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka isi mmiri gị bụrụ ihe a gọziri agọzi,+ ṅụrịakwa ọṅụ n’ihi nwunye ị lụrụ n’okorobịa,+ Jeremaya 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ị̀ malitewo ugbu a na-akpọku m, sị, ‘Nna m,+ ị bụ enyi ọma m nwere n’oge m bụ nwa agbọghọ?+
24 Ọ bụ ya mere nwoke ga-eji hapụ nna ya na nne ya+ wee rapara n’ahụ́ nwunye ya, ha ga-aghọkwa otu anụ ahụ́.+